Iwu nke Ọrụ Stablecoin Paxful

Ụbọchị ọ ga adị ire: March 4, 2021

BIKO KPACHARA ANYA GỤỌ NWKEKỌRITA A. Site n’iji ọrụ Paxful Stablecoin mee ihe, ị kwenyere na "Iwu nke Ọrụ Stablecoin Paxful" ma ị kwenyere ma kwenye na ị gụchara nke ọma, ghọta, ma nabata usoro na ọnọdụ niile dị na ya, nke soo na mgbakwunye na Iwu nke Ọrụ nke Paxful ("Nkwekọrita"). Okwu ọ bụla eji ede aha ma akọwapụtaghị ya n'okpuru nwere ihe edepụtara na Nkwekọrịta ahụ. Ọ bụrụ na esemokwu ọ bụla bilitere n'etiti Nkwekọrịta na Stablecoin Paxful Iwu nke Ọrụ n'oge ma ọ bụ metụtara ojiji nke ọrụ Paxful Stablecoin, ndị nke ikpeazụ ga edozi ya.

Banyere Stablecoin Paxful

Ọrụ Stablecoin Paxful bụ usoro ntụgharị nke na enye gị ohere, onye ọrụ Paxful tozuru etozu, ịbanye na azụmahịa ndị Isi n'otu ọgbọ fere n'otu Ọgbọ na ndị ụlọ ọrụ nke atọ ahọpụtara ("Stablecoin Counterparty"), nke Paxful họpụtara, maka mgbanwe nke Bitcoin gị maka nhata ọnụọgụgu USD nke Stablecoin, Stablecoin Counterparty ga ejide maka uru gị. Site na ihe nlereanya a, Paxful Stablecoin na enye gị ohere ịpụ na ọnọdụ gị na Bitcoin na Stablecoin nke ahọrọ.

Usoro mkpọta mmadụ

Ọrụ Paxful Stablecoin bụ obere nzube ntuziaka usoro dị na platfọmu Paxful. Mgbe ị gosipụtara mmasị gị ịme azụmahịa Paxful Stablecoin, Paxful ga ezo aka na Stablecoin Counterparty maka njedebe nke azụmahịa ahụ. Ị ga-agbasoro ihe ndị enyere gị iji nyefee iwu banyere ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa na Stablecoin Counterpart. Ọ bụrụ na Stablecoin Counterparty nabatara iwu banyere ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa, a ga emezu azụmahịa ahụ n'etiti gị na Stablecoin Counterparty. Dị ka ọkọlọtọ azụmahịa a na eduzi na ahịa ya, Paxful agaghị etinye aka, njikwa, ike, ezi uche, ma ọ bụ ikike na azụmahịa Stablecoin Paxful emere ma ọ bụ anwara n'etiti gị na Stablecoin Counterparty. Paxful agaghị ejide stablecoins ọ bụla ma ọ bụ nye ndụmọdụ ma ọ bụ zụọ onye ọrụ Paxful ọ bụla ka ọ nweta Stablecoin dị otú ahụ.

Stablecoin Counterparty nwere ike ịnwe iwu na ntụziaka ha maka ọrụ azụmaahịa Paxful Stablecoin, yana ọrụ Paxful Stablecoin nwere ike ịdị iche na ọnụego mgbanwe, ọsọ mgbanwe, yana iwu na ntụziaka ndị ozo Stablecoin Counterparty tinyere ("Iwu Stablecoin Counterparty"). Site na ịbanye na azụmahịa nke Stablecoin Counterparty ị kwenyere na ikekọtara na Iwu Stablecoin Counterparty. Ịwụ Stablecoin Counterparty dị irè na ikpe niile belụsọ mgbe ha na emegiderịta ma ọ bụ mebie Nkwekọrịta ahụ, Iwu nke Ọrụ Paxful Stablecoin , bụ iwu a na-akwadoghị, enweghị ezi uche ma ọ bụ na-esiri ike ịsọpụrụ (dị ka mkpebi siri ike na ikike Paxful zuru oke), ma ọ bụ ọ bụrụ na gị na Stablecoin Counterparty na-ekwenye ịgbanwe Iwu Stablecoin Counterparty ahụ. Ọ BỤ ỌRỤ GỊ KA GI GỤỌ ỊWỤ STABLECOIN COUNTERPARTY MA SORO YA KPOMKWEM. Ọ BỤRỤ NA ISOGHI ỊWỤ STABLECOIN COUNTERPARTY, ENWERE IKE ỊJỤ AZỤMAAHỊA GỊ ABANYELA N'IME ỌRỤ AZỤMAAHỊA PAXFUL STABLECOIN BELỤSỌ NA ISORO ỊWỤ NA NTỤZIAKA NIILE EDEPỤTARA. Ọ BỤRỤ NA Ị DAARA ISORO ỊWỤ NA NTỤZIAKA A, PAXFUL ENWEGHỊ IKE INYERE GỊ AKA NA USORO NGHỌTAHIE IJI NAGHACHI EGO GỊ.

Ụgwọ

Paxful ga egosiputa ihe niile banyere ụgwọ anyị. Ego ọ bụla ga emetụta gị iji ọrụ Paxful. Maka ozi ndị ọzọ na mmelite na ego mgbanwe, biko rụtụ aka na Ụlọ Enyemaka.

Ikike Akaụntụ na Ikike Amachibidoro

E meela ọrụ Paxful Stablecoin maka naanị ndị ọrụ ahụ ruru eru maka ọrụ ahụ. Iji tozuo maka iji ọrụ Paxful Stablecoin, ị ga emerịrị nyochaa akaụntụ gị ma nwee opekata mpe dollar $1.00 nke Bitcoin na akpa ego Paxful gị, tinyekwuo ego ọ bụla nke Bitcoin chọrọ iji kpuchie ụgwọ ọ bụla metụtara. Paxful nwere ikike igbochi ma ọ bụ gbanwee ọrụ Paxful Stablecoin maka onye ọrụ Paxful ọ bụla,na Stablecoin Counterparty nwere ike ịjụ azụmahịa ọ bụla na onye ọrụ Paxful ọ bụla. Na mgbakwunye na ikike amachibidoro dị ka akọwapụtara na ngalaba 2.7 nke Iwu nke Ọrụ, ọrụ Paxful Stablecoin adịghị maka ndị ọrụ bi na Steeti Texas.

ENWEGHI IKIKE, MMACHI NKE IBU & MNWERE EGWU

PAXFUL STABLECOIN NA-ENYE ỌRỤ ''DỊKA O SI DI'' NA ''DỊKA Ọ DỊ'' NA ENWEGHI NKWA ỌBỤLA, NNỌCHITEANYA MAỌBỤ IKIKE, MAỌBỤ NKWUPỤTA, NKE EGOSIPỤTARA MAỌBỤ IWU. RUO OGO KACHASI NKE IWU ENWERE NABATARA, PAXFUL KWỤSỊRỊ IKIKE ỌBỤLA NWERE AHA, AZỤMAHỊA, AHỤIKE MAKA OTU EBUMNUCHE YA NA/ MAỌBỤ MMEBI IWU. PAXFUL EMEGHI ỌNỌCHITEANYA MAỌBỤ AKWUKWỌ IKIKE ỌBỤLA ỊBANYE NA WEBỤSAỊT, AKỤKỤ ỌBỤLA NKE ỌRỤ, MAỌBỤ IHE ỌBỤLA DI N'IME NA YA, GA-AGA N'IHU, NA-ENWEGHI NKWỤSỊ, OGE, MAỌBỤ ENWEGHI NJEHIE. ỤTA ADỊGHỊRỊ PAXFUL MAKA OFUFU MAỌBỤ MMEBI ONYEỌRỤ NWERE IKE INWETA. Ị GA-EKWETA MA KWENYE NA ỊDABEREGHỊ NA NKWUPỤTA ỌBỤLA MAỌBỤ NGHỌTA ỌZỌ, MAỌBỤ EDEREDE MAỌBỤ EKWURUNỌNỤ, NA N'IJI NA INWETA ỌRỤ NA WEBỤSAỊT. NA-ENWEGHI ỊMACHI IHE NDỊ A, Ị GA-ENWETA MA NABATA ỌTỤTỤ IHE EGWU GBASARA IJI EGO DIJITALỤ GỤNYERE NA ENWEGI ÓKÈ MMEBI NGWAIKE, NSOGBU NGWANRỌ, ỌDỊDAONYINYEỌKỤ NTANEETI, NTINYEAKA ONYE ATỌ NA-EWETA OFUFU MAỌBỤ OHERE ỊBANYE NA AKAỤNTỤ GỊ MAỌBỤ OBEREAKPAEGO NA DATÀ ONYEỌRỤ NDỊ ỌZỌ, ỌDỊDA SAVA NA OFUFU DATÀ. ỊNABATARA MA KWETA NA PAXFUL AGAGHỊ AHỤ MAKA MMEBI NKWUKỌRỊTA ỌBỤLA, NSOGBU, NJEHIE, MMEGHARỊ MAỌBỤ IGBU OGE I NWERE IKE INWETA MGBE IJI ỌRỤ ANYỊ, N'AGBANYEGHỊ IHE ỌPỤTARA.

ENWEGHI IHE GA-EME KA PAXFUL, NDỊ MGBAKWỤNYE HA NA NDỊ NNYEỌRỤ HA, MAỌBỤ, NDỊ ISI HA, NDỊ NDUZI HA, NDỊ NNỌCHITEANYA, NDỊ ỌRỤ, NDỊ NDỤMỌDỤ, NDỊ NJỤTASE MAỌBỤ NDỊ NNỌCHITEANYA, KWỤO ỤGWỌ (A) MAKA EGO ỌBỤLA KARỊRỊ URU NKE ỤGWỌ NIILE Ị KWỤRỤ MAKA ỌRỤ AHỤ BỤ IHE KPATARA IHE MERE N'IME ỌNWA IRI NA ABỤỌ (12) TUPU OFUFU SITERE NA MAỌBỤ (B) MAKA URU FURU EFU, MBELATA URU MAỌBỤ OHERE AZỤMAHỊA, OFUFU ỌBỤLA, MMEBI, NRỤRỤAKA MAỌBỤ NGABIGA DATÀ MAỌBỤ IHE ỌBỤLA NGWONGWO NDỊ ỌZỌ A NA-APỤGHỊ ỊHỤ ANYA MAỌBỤ NKE ỌBỤLA PỤRỤ ICHE, NA MBEREDE, NKE NA-APỤTACHAGHỊ IHE, NKE NA-APỤTAGHỊ IHE, MAỌBỤ MMEBI MEBIRI, MA Ọ DABERE NA NKWEKỌRỊTA, MMEKPA AHỤ, NLEGHARA ANYA, IWU SIRI IKE, MAỌBỤ N'ỤZỌ, NA-ESITE MAỌBỤ NA NJIKỌ METỤTARA ỌRỤ NKE SAỊTỊ MAỌBỤ ỌRỤ AHỤ ENWETAGHỊ IKIKE, MAỌBỤ NKWEKỌRỊTA A, ỌBỤRỤGODI NA A DỤRỤ ONYENNỌCHIANYA IKIKE NKE PAXFUL NDỤMỌDỤ MAỌBỤ MARA MAỌBỤ KWESIRI ỊMA MAKA ENWERE IKE MBIBI ỌBỤLA, N'AGBANYENYI ỌDỊDA NKE NKWEKỌRỊTA ỌBỤLA MAỌBỤ USORO ỌZỌ NKE NZUBE YA DỊ MKPA, MA EWEZUGA RUO N'AGBANYEGHI ỌDỊDA NKE NKWEKỌRỊTA ỌBỤLA MAỌBỤ USORO ỌZỌ NKE NZUBE YA DỊ MKPA, MA EWEZUGA RUO N'ÒKÈ NKE MKPEBI IKPE IKPEAZỤ NA MMEBI DỊ ETU AHỤ BỤ OKE NLEGHARA ANYA, AGHỤGHỌ, OMUME RỤRỤ ARỤ MAỌBỤ ỊKPACHARA ANYA MEBIE IWU. ỤFỌDỤ IKIKE ANAGHỊ EKWE KA MWEPỤ MAỌBU MMACHI NKE MMEBI MEBIRI MAỌBỤ NKE NWERE IKE ỊPỤTA, YABỤ MMACHI DỊ N'ELU NWERE IKE ỌGAGHỊ AGBASA GỊ.