Otu nwanyị na nwoke na azụ ahịa Bitcoin na ekwentị ha. Otu nwanyị na nwoke na azụ ahịa Bitcoin na ekwentị ha.

Bụrụ òreè Bitcoin na Paxful

Nweta ego site na ire Bitcoin gị na Paxful site na iji usoro ọkwụkwụgwọ 350+

Na Paxful, bido azụmaahịa gị n’ime nkeji ole. Mepụta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa na Bitcoin gị, setịpụ oke ego, ma wulite ahụmịhe ndị ahịa pụrụ iche iji bulie uru gị. Banye dị ka onye na ere ahịa taa ma mepụta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa izizi gị.*

Debanye aha m!
  • Icon depicting multiple features on Paxful.

    Ntọala ziri ezi nke atụmatụ iji jikwaa ahia, ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa , na stats gị

  • Icon depicting Paxful's large user base.

    Ihe karịrị 6 nde ndị ọrụ debara aha gburugburu ụwa

  • Icon showing multiple registered vendors on Paxful.

    Ndị debanyere aha tụkwasịrị obi karịrị $12,000 na ere Bitcoin

  • Chat icon implying the high-quality support offered by Paxful.

    Nkwado dị elu maka ahụmịhe azụmaahịa na enweghị ntụpọ

The Paxful vendor dashboard showing various useful metrics, details of active trades and also the verification status of the vendor. The Paxful vendor dashboard showing various useful metrics, details of active trades and also the verification status of the vendor.

Weta Bitcoin gị na Paxful wee ree maka uru

  • Usoro ọkwụkwụgwọ 350+
  • Ego ọkwụkwụ azụmahịa 0-2%
  • Nkwado VIP maka ndị na ere nnukwu olu
  • Nyocha nke azụmahịa na nweta
  • Programụ Mgbakwụnye ịnweta ndị na ere ahịa ọhụụ ma gbasaa azụmahịa gị

Na ere ahịa na Paxful ma bido azụmaahịa fintech nke gị

Ọnụ ego Bitcoin dị ugbu a: 
Otu nwoke na atụ aka na ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa Bitcoin na ọ masịrị ya na ihuenyo.

1. Mepụta ma ọ bụ chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa

Ị nwere ike ịchọgharị ma ọ bụ mepụta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa maka ịzụta na ire Bitcoin. Tọọ ọnụego gị, chọta onyeòtù azụmaahịa , ma mee azụmahịa mbụ gị taa.

A man selecting a profile image for his Paxful account.

2. Wuo profaịlụ gi

Chọta ndị na azụ ahịa site na imecha nkwenye, igbakwunye onyonyo profaịlụ na ịnakọta nzaghachi ahụike. Inwe ogologo usoro azụmaahịa na eme ka aha gị di nma ma nyere gi aka inweta ntukwasi obi nke ndị ahịa.

A man and a woman smiling and cheering a successful trade they completed on Paxful.

3. Zụo ahịa ma rite uru

Zụta na ọnụ ala, ree na ọnụ elu. Nke a bụ ntọala nke nnukwu azụmaahịa ma anyị kwenyere. Muta ihe banyere azụmahịa. na Paxful, site na ebe enyemaka anyị.

An image showing the Paxful app on a mobile device with links to download it on both iOS and Android.

Nwe amamihe, oge ọ bụla, ebe ọ bụla

Echegbula onwe gị banyere ịhapụ ịzụ ahịa, ma ọ bụ ozi sitere n'aka ndị ahịa. Paxful dị mfe iji ma rụọ ọrụ na ngwaọrụ gị niile. Ngwa iOS na Android anyị, ga ahụ na ị nọ mgbe niile ma dịrị njikere ime ihe.

Ndị debanyere aha tụkwasịrị obi karịrị $12,000 na ere Bitcoin

  • Kareninsf user avatar image

    Kareninsf

    Paxful vendor - USA

    Paxful is a wonderful place to buy and sell Bitcoin! I started trading as a small hobby, but I'm now addicted to selling Bitcoin. I love how helpful and welcoming the Paxful community is. I also like that Paxful's dynamic support team is always available in a heartbeat if needed.

  • MaineBitcoin user avatar image

    MaineBitcoin

    Paxful vendor - Maine, USA

    Being a paxful vendor has been great. Support is always responsive and helpful, and best of all I've been able to help many new Bitcoin users get some of their first Bitcoin. It's always rewarding to be the first on-ramp to the currency of the future.

A man introducing and explaining Paxful affiliate program to his friend. A man introducing and explaining Paxful affiliate program to his friend.

Nweta ego karie na Programụ Gbakwụnye Nke Paxful

Emepụtara Programụ Gbakwụnye iji nyere gị aka ịbawanye uru gị site na ịkpọ ndị enyi gị, ndị ezinụlọ gị, yana netwọkụ gbatịrị agbatị na platfọmu anyị.

Uru ozugbo na ahia ọ bụla:

  • 50% nke ụgwọ mmekọ gị Tier 1
  • 10% nke ndị mmekọ Tier 2 gị nke ndị mmekọ ha kwụrụ
Lelee ndị Ọzọ

* Ị ghọtara ma kwenye na Paxful adịghị enye ndụmọdụ gbasara iwu, ụtụ isi, ma ọ bụ ndụmọdụ itinye ego, yana ruo n’otu i chere na ọ dị mkpa, ị ga agakwuru ndị ọkachamara tozuru oke n’ókèala gị tupu i jiri isi n'otu ọgbọ fere n'otu ọgbọ Paxful ma bụrụ onye òreè ahịa. Biko cheta na arụmọrụ gara aga egosighi arụmọrụ n'ọdịnihu.Paxful anaghị eme nkwa ọ bụla ma ọ bụ nkwa ndị ọzọ gbasara arụmọrụ ego ọ bụla ma ọ bụ nsonaazụ ọ bụla a ga enweta site na ịbụ onye na-ere Paxful ma ị ghọtara ma kwenye na mkpebi niile iji platfọm isi n'otu ọgbọ fere n'otu nke Paxful bụ nke gị na naani. Ị ghọtara ma kwenye na anyị anaghị anabata ibu ọrụ ọ bụla maka ya, na ọ nweghị ọnọdụ ọ bụla ga adịrị gị n'ihe metụtara, mkpebi gị. Ị ghọtara ma kwenye na onweghi n’ọnọdụ ọ bụla a ga ewere ojiji nke isi n'otu ọgbọ fere n'otu ọgbọ Paxful na ịbụ onye na ere ahịa ka ọ mepụta mmekọrịta nke gụnyere inye ma ọ bụ ntụgharị nke ndụmọdụ itinye ego.