Biko chere ka anyị ga-enweta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kacha mma maka gị.

Resi

Nara ego gị site na

js.rate_per_crypto.usdc

Ka e si Ere USD Coin na Paxful

Paxful na eme ka ọ dị mfe maka ndị mbido na ndị ọkachamara inweta nnwere onwe ego. Ma ebe ọ bụ na anyị bụ ebeahịa n'esi n'otu ọgbọ efere n'otu ọgbọ, ị nwere ike ree USD Coin (USDC) ozugbo nye nde ndị ọrụ n'ụwa niile na enweghị mkpa maka ụlọ akụ ma ọ bụ ụlọ ọrụ!

Nke a bụ ihe ịkwesịrị ime:

Tupu ịmalite ị re USD Coin, ị ga ebu ụzọ mepụta ma nyochaa akaụntụ Paxful gị ma ọ bụ banye na nke gị. Ozugbo ịbanyela, soro nzọụkwụ ndị a:

  1. Tinye usoro iwu gị - Kpebisie ike na ọnụọgụ ego kachasị elu nke USD Coin ịchọrọ ị re ma were usoro ọkwụkwụụgwọ ị họọrọ. Ị nwekwara ike itinye ego ịhọọrọ na ebe ị nọ ma ọ bụrụ na ọ masị gị.
  2. Chọọ maka ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa - Ozugbo ị setịpụrụ usoro iwu gị, pịa Chọọ maka ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa iji hụ nhọrọ ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa dị mma ị ga ahọrọ.
  3. Nyochaa ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa ahụ - Echefula inyocha nkọwa niile dị mkpa nke ọzụ ahịa gị gụnyere ọkwa nkwenye ha, ọnụọgụ nke azụmaahịa gara nke ọma, yana nzaghachi sitere n'aka ndị ọrụ ndị ọzọ, tupu ịga n'ihu.
  4. Start the trade - If you find a reputable buyer, click Sell. to review the terms and conditions set by the buyer. If you agree, enter the amount of %1s you’re willing to trade and click Sell Now. This then brings you to a live trade chat and temporarily transfers your %1s to our secure escrow.
  5. Mezue ahia ahụ: Ozugbo ị natara ọkwụkwụgwọ ahụ ma ọzụụ mechaa njedebe nke ahia ahụ, ịnwere ike ịhapụ USD Coin site na ego edebere ruo na azụchaa ahị gaa na àkpa ego ha. Ị ga enwekwa ike ibudata akwụkwọ ọkwụkwụụgwọ ọha ma ọ bụrụ na ịchọrọ ịdekọ ndekọ azụmahịa ahụ.
  6. Hapụ nzaghachi - echefula ịgwa anyị ahụmịhe gị na onye ahịa gị mgbe azụmahịa gwụchara.

LeleeIhe omuma anyị iji mụtakwuo banyere otu esi ere https://paxful.com/ig/list-crypto-buy-sell-ad ozugbo. I nwekwara ike mepụta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa ma ọ bụrụ na ịchọrọ ịtinye usoro nke gị ma ọ bụ ntuziaka azụmahịa. Egbula oge ịbịakwute ndị otu na akwado anyị ma ọ bụrụ na ị nwere ajụjụ ọ bụla. Ahịa oma!