Paxful in Russia

We're committed to growing global financial inclusion by making cryptocurrency trading easy, fair and safe. Due to international restrictions on certain geographies, government bodies, businesses or persons by which Paxful must abide, we're not always able to offer Paxful's popular platform in every region. At the moment, Paxful does not serve users in Russia. There are no individual exceptions being made, nor is a timeline available for the reversal of this decision.

Tinye ego na Bitcoin n'ụzọ dị mfe na nchekwa. Paxful bụ ebe kachasị mma iji zụta, ree ma zipụ Bitcoin ihe karịrị ụzọ 300 iji kwụọ ụgwọ Bitcoin gụnyere nnyefe ego, kaadị onyinye, Paypal, Western Union, Moneygram, debit gị na kaadị akwụmụgwọ na ọtụtụ ndị ọzọ!

Gịnị bụ Paxful?

Paxful bụ ahịa nke Bitcoin isi n'otu ọgbọ fere n'otu ọgbọ na ejikọta ndị na azụ ahịa na ndị na ere ahịa. Nanị họrọ otu ị chọrọ ịkwụ ụgwọ ma pịnye Bitcoin ole ị chọrọ.

Ebumnuche anyị bụ inye ndị na arụ ọrụ platfọm di mfe, ziri ezi ma nwee ntụkwasị obi maka ịzụ ahịa ọrụ ha. Ọtụtụ mgbe, nnukwu nsogbu anyị gbasara ego, ịkpata ya na ibupu ya. Anyị raara onwe anyị nye ịmeghe ikike nke ndị mmadụ site na iwulite platfọm isi n'otu ọgbọ fere n'otu ọgbọ zuru ụwa ọnụ maka ịkwụ ụgwọ ngwa ngwa nke ọdịnihu. Paxful bụ PayPal + Uber na ndị Wall Street.