Zụta Bitcoin ozugbo na Gambia

Paxful bụ ebe kachasị mma Iji zuta Bitcoin ozugbo na usoro ọkwụkwụụgwọ ọ bụla. Ugbua à ịnwere ike ịzụ ahịa Bitcoin nye usoro ọkwụkwụụgwọ ọ bụla na ụzọ dị ọsọ, mfe, na usoro nchekwa ndị Paxful nyerel.

Tinye ego na Bitcoin n'ụzọ dị mfe na nchekwa. Paxful bụ ebe kachasị mma iji zụta, ree ma zipụ Bitcoin ihe karịrị ụzọ 300 iji kwụọ ụgwọ Bitcoin gụnyere nnyefe ego, kaadị onyinye, Paypal, Western Union, Moneygram, debit gị na kaadị akwụmụgwọ na ọtụtụ ndị ọzọ!

Ebumnobi orire na ozuzu ahịa dị elu maka Gambian Dalasi na Gambia

Oree ahịa Kwụọ ụgwọ na Nke kachasị nta

Ịkwụ ụgwọ

Ịkwụ ụgwọ

N'elu Dollar ahu

Labex +269
Nọ n'ịntanetị
PayPal
560.00 GMD $0.83 Zụta Zụta
achọghị akwụkwọ akwụmụgwọ enweghị nchoputaeziokwu achọrọ ọkwụkwụụgwọ n'ịntanetị
Bitcoinsio +109
Nọ n'ịntanetị
MoneyGram Instant release
2,500.00 GMD $0.63 Zụta Zụta
achọghị akwụkwọ akwụmụgwọ

Usoro ọkwụkwụụgwọ dị elu na Gambia

Nyefe Ụlọakụ

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na Nyefe Ụlọakụ taata.

Zụta Bitcoin na Nyefe Ụlọakụ

Kwụọ ụgwọ Zelle

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na Kwụọ ụgwọ Zelle taata.

Zụta Bitcoin na Kwụọ ụgwọ Zelle

PayPal

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na PayPal taata.

Zụta Bitcoin na PayPal

Kaadị Kredit/akwụmụgwọ ỌƁỤLA

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na Kaadị Kredit/akwụmụgwọ ỌƁỤLA taata.

Zụta Bitcoin na Kaadị Kredit/akwụmụgwọ ỌƁỤLA

Western Union

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na Western Union taata.

Zụta Bitcoin na Western Union

Kwụọ ụgwọ WeChat

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na Kwụọ ụgwọ WeChat taata.

Zụta Bitcoin na Kwụọ ụgwọ WeChat

Gịnị bụ Paxful?

Paxful bụ ahịa nke Bitcoin isi n'otu ọgbọ fere n'otu ọgbọ na ejikọta ndị na azụ ahịa na ndị na ere ahịa. Nanị họrọ otu ị chọrọ ịkwụ ụgwọ ma pịnye Bitcoin ole ị chọrọ.

Ebumnuche anyị bụ inye ndị na arụ ọrụ platfọm di mfe, ziri ezi ma nwee ntụkwasị obi maka ịzụ ahịa ọrụ ha. Ọtụtụ mgbe, nnukwu nsogbu anyị gbasara ego, ịkpata ya na ibupu ya. Anyị raara onwe anyị nye ịmeghe ikike nke ndị mmadụ site na iwulite platfọm isi n'otu ọgbọ fere n'otu ọgbọ zuru ụwa ọnụ maka ịkwụ ụgwọ ngwa ngwa nke ọdịnihu. Paxful bụ PayPal + Uber na ndị Wall Street.

Enwere m ike ire Bitcoin na Paxful?

Nyere ndị ọzọ aka na Gambia inweta Bitcoin maa ịnwere ike irite NNUKWU uru ruo 60% na azụchaa ahịa ọ bụla. Bido iji akaụntụ ụlọakụ mpaghara ere ihe ugbu a, lee ntuziaka anyị n’efu. Paxful na enweta ndị na azụta Bitcoin karị 1000 site na Gambia kwa ụbọchị.

Mepụta akaụntụ ma malite ire

Nweta Ego Ntughari

Imaara ọtụtụ ndị chọrọ ịzụ Bitcoin na Gambia? Site na Obere ụlọahịa Bitcoin na Gbakwụnye Programụ ị na enweta 2% na azụmaahịa ọ bụla ruo mgbe ebighi ebi site na ịkekọrịta njikọ. Bido ugbu a.