Zuta Bitcoin na Bolivia

Otu n'ime ahịa ndị ọgbọ ònye Bitcoin kachasị na ụwa nọ na Bolivia ugbu a! Gbanwee Boliviano gị (BOB) ngwa ngwa n'ime BTC iji ihe karịrị nhọrọ ịkwụ ụgwọ 450 dị n'elu platfọmu. Nhọrọ gị gụnyere PayU, Mercado Pago, Western Union, Nyefee International Waya (SWIFT), Skrill, PayPal, kaadị onyinye, nnyefe ego na ọtụtụ ihe ndị ọzọ.

Ị nwere ike ịzụta Bitcoin site na ọtụtụ puku ndị ahịa n'ime na n'èzí Bolivian. Iji mee ka ahụmịhe azụmaahịa gị baa uru ma nwee ntụkwasị obi, Paxful na echekwa ego gị site na onyinye ikikere ihu-abụọ (2FA), nchekwa larịị n'elu platfọmu ya, ma chọọ nchoputaeziokwu akaụntụ n'aka ndị na ere ya niile.

Bido njem Bitcoin gị site na ịmepụta akaụntụ Paxful gị ma ọ bụrụ na i mebeghị. Ị ga enweta akpa ego Bitcoin ozugbo ị debanyere aha iji mee ka gị na aga n'ihu. Ị banye na obodo crypto na apụta na ụwa adịtụbeghị mfe. Ezi azụmaahịa!

Ebumnobi orire na ozuzu ahịa dị elu maka Bolivian Boliviano na Bolivia

Oree ahịa Kwụọ ụgwọ na Nke kachasị nta

Ịkwụ ụgwọ

Ịkwụ ụgwọ

N'elu Dollar ahu

JACO100MEDO +268
Ahụla awa 1 ago
Nyefe Ụlọakụ MERCANTIL SANTA CRUZ
$100.00 BOB $$0.91 Zụta Zụta
achọrọ akwụkwọ akwụmụgwọ achọghị onye nke atọ azụmaahịa nwere nduzi
luiscarlos20563 +908
Ahụla minit 37 ago
PayPal PAYPAL
$71.00 BOB $$0.68 Zụta Zụta
enweghị nchoputaeziokwu achọrọ
Ms_Lilian_M +3
Ahụla minit 1 ago
PayPal INSTANT RELEASE
$700.00 BOB $$0.80 Zụta Zụta
achọrọ akwụkwọ akwụmụgwọ enweghị nchoputaeziokwu achọrọ

Usoro ọkwụkwụụgwọ dị elu na Bolivia

Nyefe Ụlọakụ

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na Nyefe Ụlọakụ taata.

Zụta Bitcoin na Nyefe Ụlọakụ

PayPal

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na PayPal taata.

Zụta Bitcoin na PayPal

Skrill

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na Skrill taata.

Zụta Bitcoin na Skrill

Domestic Wire Transfer

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na Domestic Wire Transfer taata.

Zụta Bitcoin na Domestic Wire Transfer

Itinye Ego n'Ụlọakụ

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na Itinye Ego n'Ụlọakụ taata.

Zụta Bitcoin na Itinye Ego n'Ụlọakụ

CBU/CVU

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na CBU/CVU taata.

Zụta Bitcoin na CBU/CVU

Gịnị bụ Paxful?

Paxful bụ ahịa nke Bitcoin isi n'otu ọgbọ fere n'otu ọgbọ na ejikọta ndị na azụ ahịa na ndị na ere ahịa. Nanị họrọ otu ị chọrọ ịkwụ ụgwọ ma pịnye Bitcoin ole ị chọrọ.

Ebumnuche anyị bụ inye ndị na arụ ọrụ platfọm di mfe, ziri ezi ma nwee ntụkwasị obi maka ịzụ ahịa ọrụ ha. Ọtụtụ mgbe, nnukwu nsogbu anyị gbasara ego, ịkpata ya na ibupu ya. Anyị raara onwe anyị nye ịmeghe ikike nke ndị mmadụ site na iwulite platfọm isi n'otu ọgbọ fere n'otu ọgbọ zuru ụwa ọnụ maka ịkwụ ụgwọ ngwa ngwa nke ọdịnihu. Paxful bụ PayPal + Uber na ndị Wall Street.

Enwere m ike ire Bitcoin na Paxful?

Nyere ndị ọzọ aka na Bolivia inweta Bitcoin maa ịnwere ike irite NNUKWU uru ruo 60% na azụchaa ahịa ọ bụla. Bido iji akaụntụ ụlọakụ mpaghara ere ihe ugbu a, lee ntuziaka anyị n’efu. Paxful na enweta ndị na azụta Bitcoin karị 1000 site na Bolivia kwa ụbọchị.

Mepụta akaụntụ ma malite ire

Nweta Ego Ntughari

Imaara ọtụtụ ndị chọrọ ịzụ Bitcoin na Bolivia? Site na Obere ụlọahịa Bitcoin na Gbakwụnye Programụ ị na enweta 2% na azụmaahịa ọ bụla ruo mgbe ebighi ebi site na ịkekọrịta njikọ. Bido ugbu a.