Ncheta Iwu nke Ọrụ Oree

Iwu nke Ọrụga nke Oree nke a na bu naanị iji jee ozi dị mkpirikpi maka òreè , ọ nweghịkwa n'ụzọ ọ bụla iji dochie Iwu nke Ọrụga nke Paxful.

Biko buru n'uche na ị nabatara iwu mgbaso ndị a mgbe ị na ahọrọ ịzụ ahịa na Paxful

  1. Dịka òreè , ị na anabata ihe egwu na ụgwọ niile maka aghụghọ ọ bụla mepụtara n'oge ire nke aku dijitalụ gị.
  2. Paxful nwere ikike ghara ịkwụghachi ego ọ bụla furu efu n'ihi aghụghọ ma ọ bụ ọkwụkwụụgwọ emere maka ego edebere ruo na azụchaa ahịa anyị.
  3. Ikwụ ụgwọ na ụtụ isi ọbụla niile bụ ọrụ nke òreè.
  4. Iji kpesa otu esemokwu n'ime azụmaahịa, biko tinye nghọtahie ma chere ka onye nhazi bata.
  5. Paxful anaghị akwụ ụgwọ na ikpe ebe ị hapụrụ akụ dijitalụ tupu akwụchaa ụgwọ ahụ.
  6. Achọghị omume ndị a na Paxful ma ọ nwere ike ime ka a machibido akaụntụ gị:
    1. Nzughari nke kaadị onyinye
    2. Kekọrịta na ego edebere ruo na azụchaa ahịa n'ime azụmaahịa
    3. Ịzụ ahịa puo na ego edebere ruo na azụchaa ahịa
    4. Anaghi azaghachi - A na atụ anya ndi na ere ịzaghachi ozugbo
    5. Okwu mkparị
    6. Na eme ka onyenhàzi
    7. Emepụta akaụntụ oyiri abụọ (na enweghị ikike)
    8. Mkparịta ụka
    9. Ebumnuche igbachi mkpụrụ ego
    10. Ọrụ aghụghọ ọ bụla ndị ọzọ