Iwu nke Ọrụ Nweta Paxful

Ụbọchị ọ ga adị ire: July 1, 2021

BIKO KPACHARA ANYA GỤỌ NWKEKỌRITA A. Site n’iji ọrụ Nweta Paxful mee ihe, ị kwenyere na "Iwu nke Ọrụ Nweta Paxful" ma ị kwenyetara ma kwenye na ị gụchara nke ọma, ghọta, ma nabata usoro na ọnọdụ niile dị na ya, nke soo na mgbakwunye na Iwu nke Ọrụ nke Paxful ("Nkwekọrita" ahu). Okwu ọ bụla eji dee ihe ma akọwapụtaghị ya n'okpuru nwere ihe edepụtara na Nkwekọrịta ahụ. Ọ bụrụ na esemokwu ọ bụla bilitere n'etiti Nkwekọrịta na Nweta Paxful n'oge ma ọ bụ metụtara ojiji nke ọrụ Nweta Paxful, ndị nke ikpeazụ ga edozi ya.

Banyere Nweta Paxful

Ọrụ Nweta Paxful bụ usoro ntinye aka nke na-enye gị ohere, onye ọrụ Paxful tozuru etozu, ịnyefe Digital Assets gị na platfom onye otu ("Nweta Onye otu"), ebe ị nwere ike nweta mmuba maka ijide Digital Assets nhọrọ na obere akpa ya.

Usoro mkpọta mmadụ

Ọrụ Nweta Paxful bụ ebumnuche nke nkpota mmadu nwere njedebe dị site na platfom Paxful. Site n'igosi mmasi gi isonye na Nweta Paxful, I nyere Paxful ikike ka o kesara Onyeotu Nweta ozi gbasara gi na Paxful ma jiri aka gi choputa ozi maka ebumnuche nke ime nyocha nani maka ikwalite ntozu Onyeotu Nweta gi sonye na oru Nweta Paxful. Ozi a nwere ike ịgụnye, mana ọnweghị oke, aha gị, ụbọchị ọmụmụ gị, yana steeti na obodo ibi. Onyeotu Nweta nwere ike ịju maka ozi ndị ọzọ. I ga-esoriri usoro a chọrọ iji nyefee ozi ọ bụla. Nweta Onye otu nwere ike ịchekwa, nweta, nyefee ma ọ bụ jiri ozi nkeonwe gị n'uzo dị iche na nke anyị. Oburu na ichoghi ikesa ozi gbassaa gi nye Onyeotu Nweta, ikwesighi isonye na Nweta Paxful.

Na-agbaso nkwenye, ị nwere ike ịhọrọ ụdị(s) nke Ihe onwunwe Dijitalụ yana ụgwọ ọrụ metụtara ya site na Onyeotu Nweta maka nkwụnye ego. Ozugbo ị họọrọ ịkwụnye Ihe onwunwe Dijitalụ, aga akpochi Ihe onwunwe Dijitalụ na obere akpa Paxful gị ma bufee ya na ikpo okwu Onyeotu Nweta. Ihe onwunwe Dijitalụ akwunyere, yana mmasị a na-enweta, dị ka ịlele ya site na peeji Akpaego M/Nweta peeji nke di n'elu ikpo okwu Paxful.

The interest earned by Users is determined by, and subject to the rules of, the Earn Counterparty and may be changed or modified by the Earn Counterparty at its sole discretion. By entering into a transaction with the Earn Counterparty you agree to be bound by the Earn Counterparty’s Terms of Service. The Earn Counterparty Terms of Service are valid in all cases except when they contradict or violate the Agreement, these Paxful Earn Terms of Service, are illegal, are unreasonable or otherwise difficult to comply with (as determined in Paxful’s sole and absolute discretion), or if you and the Earn Counterparty consent to alter the Earn Counterparty Terms. IT IS YOUR RESPONSIBILITY TO CAREFULLY READ THE EARN COUNTERPARTY TERMS AND FOLLOW THEM EXACTLY. IF YOU DO NOT FOLLOW THE EARN COUNTERPARTY TERMS, YOUR TRANSACTION MAY BE DENIED. NEVER ENTER INTO A PAXFUL EARN SERVICE TRANSACTION UNLESS YOU HAVE FOLLOWED ALL TERMS AND CONDITIONS LISTED. IF YOU FAIL TO FOLLOW THE TERMS AND CONDITIONS, PAXFUL MAY NOT BE ABLE TO ASSIST YOU IN A DISPUTE PROCESS TO RECOVER YOUR FUNDS.

Ụgwọ

Paxful ga egosiputa ihe niile banyere ụgwọ anyị. Ego ọ bụla ga emetụta gị iji ọrụ Paxful. Maka ozi ndị ọzọ na mmelite na ego mgbanwe, biko rụtụ aka na Ụlọ Enyemaka.

Ikike Akaụntụ na Ikike Amachibidoro

Emeela ka ọrụ Nweta Paxful buru maka naanị ndị ọrụ ahụ tozuru maka ọrụ ahụ. Paxful nwere ikike igbochi ma ọ bụ gbanwee ọrụ Nweta Paxful maka onye ọrụ Paxful ọ bụla, na Onyeotu Nweta nwere ike jụ azụmahịa ọ bụla nke ya na onye ọrụ Paxful ọ bụla. Na mgbakwunye na Ikike Mmachibido dị ka akọwapụtara na Nkebi 2.7 nke Usoro Ọrụ anyị, ọrụ Paxful Earn adịghị maka ndị ọrụ bi na steeti Texas, yana mba ọ bụla ma ọ bụ steeti ebe amachibidoro usoro ọrụ nke Onyeotu Nweta.

ENWEGHI IKIKE, MMACHI NKE IBU & MNWERE EGWU

ỌRỤ NWETA PAXFUL ''DỊKA O SI DI'' NA ''DỊKA Ọ DỊ'' NA ENWEGHI NKWA ỌBỤLA, NNỌCHITEANYA MAỌBỤ IKIKE, MAỌBỤ NKWUPỤTA, NKE EGOSIPỤTARA MAỌBỤ IWU. RUO OGO KACHASI NKE IWU ENWERE NABATARA, PAXFUL KWỤSỊRỊ IKIKE ỌBỤLA NWERE AHA, AZỤMAHỊA, AHỤIKE MAKA OTU EBUMNUCHE YA NA/ MAỌBỤ MMEBI IWU. PAXFUL EMEGHI ỌNỌCHITEANYA MAỌBỤ AKWUKWỌ IKIKE ỌBỤLA ỊBANYE NA WEBỤSAỊT, AKỤKỤ ỌBỤLA NKE ỌRỤ, MAỌBỤ IHE ỌBỤLA DI N'IME NA YA, GA-AGA N'IHU, NA-ENWEGHI NKWỤSỊ, OGE, MAỌBỤ ENWEGHI NJEHIE. ỤTA ADỊGHỊRỊ PAXFUL MAKA OFUFU MAỌBỤ MMEBI ONYEỌRỤ NWERE IKE INWETA. Ị GA-EKWETA MA KWENYE NA ỊDABEREGHỊ NA NKWUPỤTA ỌBỤLA MAỌBỤ NGHỌTA ỌZỌ, MAỌBỤ EDEREDE MAỌBỤ EKWURUNỌNỤ, NA N'IJI NA INWETA ỌRỤ NA WEBỤSAỊT. NA-ENWEGHI ỊMACHI IHE NDỊ A, Ị GA-ENWETA MA NABATA ỌTỤTỤ IHE EGWU GBASARA IJI EGO DIJITALỤ GỤNYERE NA ENWEGI ÓKÈ MMEBI NGWAIKE, NSOGBU NGWANRỌ, ỌDỊDAONYINYEỌKỤ NTANEETI, NTINYEAKA ONYE ATỌ NA-EWETA OFUFU MAỌBỤ OHERE ỊBANYE NA AKAỤNTỤ GỊ MAỌBỤ OBEREAKPAEGO NA DATÀ ONYEỌRỤ NDỊ ỌZỌ, ỌDỊDA SAVA NA OFUFU DATÀ. ỊNABATARA MA KWETA NA PAXFUL AGAGHỊ AHỤ MAKA MMEBI NKWUKỌRỊTA ỌBỤLA, NSOGBU, NJEHIE, MMEGHARỊ MAỌBỤ IGBU OGE I NWERE IKE INWETA MGBE IJI ỌRỤ ANYỊ, N'AGBANYEGHỊ IHE ỌPỤTARA.

ENWEGHI IHE GA-EME KA PAXFUL, NDỊ MGBAKWỤNYE HA NA NDỊ NNYEỌRỤ HA, MAỌBỤ, NDỊ ISI HA, NDỊ NDUZI HA, NDỊ NNỌCHITEANYA, NDỊ ỌRỤ, NDỊ NDỤMỌDỤ, NDỊ NJỤTASE MAỌBỤ NDỊ NNỌCHITEANYA, KWỤO ỤGWỌ (A) MAKA EGO ỌBỤLA KARỊRỊ URU NKE ỤGWỌ NIILE Ị KWỤRỤ MAKA ỌRỤ AHỤ BỤ IHE KPATARA IHE MERE N'IME ỌNWA IRI NA ABỤỌ (12) TUPU OFUFU SITERE NA MAỌBỤ (B) MAKA URU FURU EFU, MBELATA URU MAỌBỤ OHERE AZỤMAHỊA, OFUFU ỌBỤLA, MMEBI, NRỤRỤAKA MAỌBỤ NGABIGA DATÀ MAỌBỤ IHE ỌBỤLA NGWONGWO NDỊ ỌZỌ A NA-APỤGHỊ ỊHỤ ANYA MAỌBỤ NKE ỌBỤLA PỤRỤ ICHE, NA MBEREDE, NKE NA-APỤTACHAGHỊ IHE, NKE NA-APỤTAGHỊ IHE, MAỌBỤ MMEBI MEBIRI, MA Ọ DABERE NA NKWEKỌRỊTA, MMEKPA AHỤ, NLEGHARA ANYA, IWU SIRI IKE, MAỌBỤ N'ỤZỌ, NA-ESITE MAỌBỤ NA NJIKỌ METỤTARA ỌRỤ NKE SAỊTỊ MAỌBỤ ỌRỤ AHỤ ENWETAGHỊ IKIKE, MAỌBỤ NKWEKỌRỊTA A, ỌBỤRỤGODI NA A DỤRỤ ONYENNỌCHIANYA IKIKE NKE PAXFUL NDỤMỌDỤ MAỌBỤ MARA MAỌBỤ KWESIRI ỊMA MAKA ENWERE IKE MBIBI ỌBỤLA, N'AGBANYENYI ỌDỊDA NKE NKWEKỌRỊTA ỌBỤLA MAỌBỤ USORO ỌZỌ NKE NZUBE YA DỊ MKPA, MA EWEZUGA RUO N'AGBANYEGHI ỌDỊDA NKE NKWEKỌRỊTA ỌBỤLA MAỌBỤ USORO ỌZỌ NKE NZUBE YA DỊ MKPA, MA EWEZUGA RUO N'ÒKÈ NKE MKPEBI IKPE IKPEAZỤ NA MMEBI DỊ ETU AHỤ BỤ OKE NLEGHARA ANYA, AGHỤGHỌ, OMUME RỤRỤ ARỤ MAỌBỤ ỊKPACHARA ANYA MEBIE IWU. ỤFỌDỤ IKIKE ANAGHỊ EKWE KA MWEPỤ MAỌBU MMACHI NKE MMEBI MEBIRI MAỌBỤ NKE NWERE IKE ỊPỤTA, YABỤ MMACHI DỊ N'ELU NWERE IKE ỌGAGHỊ AGBASA GỊ.

Ikwenyere ma kwenta na Paxful na-arụ ọrụ dị ka onye na-eweta ahumihe maka ọrụ Nweta Paxful a. Ikwenyekwuru na Paxful enweghi ike nchikota, ma o bu agaghi ejide Paxful maka ihe omume ndi na amuba n'okpuru nke sitere na Onyeotu Nweta. Paxful agaghị akwu ụgwọ maka ọghọm ọ bụla dakwasịrị n'ihi ọgbụgba nkwekọrịta, nwakpo n'ike, ma ọ bụ nkwusioru, nkwụsị kpamkpam, ma ọ bụ ịkwụsị azụmaahịa, enweghị ego, nkwụsịtụ na-adịghị mma ma ọ bụ ịkwụsị azụmaahịa Onyeotu Nweta ma ọ bụ ihe egwu ndị ọzọ. Ikwenyere iburu ihe egwu niile dị mkpa metụtara platfọm Onyeotu Nweta na ofufu niile ị nwere ike ibute n'ihi ihe egwu ndị a kpọtụrụ aha. Ọ bụrụ n ’ị tufuru ihe n’ihi ndapụta ihe egwu ndị a kpọtụrụ aha, ị kwenyere na aga hapu akụkụ ego akpọchiri nke ifunahuru na akaụntụ gị ruo n'oke mmebi ma ọ bụ ofufu ọ kpatara.

Ikwenyere ma kweta na ọ bụrụ na akụkụ ọ bụla nke ọrụ Nweta Paxful nke Paxful ma ọ bụ Onyeotu Nweta nyere enweghị ike ịnweta ma ọ bụ ka akwụsịtụrụ n'ihi ọnọdụ ndị a, Paxful agaghị akwụ ụgwọ maka ofufu gị ma ọ bụ ndị ọzọ ọ bụla (gụnyere ejedebeghi oke uru nweta ọ bụla kpomkwem, abughi kpomkwem, ma ọ bụ nke enwere ike) n'ihi sitere na ya:

  1. Nweta nkwusioru nke Onyeotu, ịkwụsị, imechi ma ọ bụ ịkwụsị azụmaahịa ya;
  2. Nkwusi ọrụ maka mmezi dị ka Onyeotu Nweta ma ọ bụ nke Paxful kwupụtara;
  3. Sistemụ dara na ịnyefe data;
  4. Ike maje ma ọ bụ ihe ọghọm ndị ọzọ nke ọnọdụ a na-atụghị anya ya kpatara, nke a na-apụghị izere ezere, na ọnọdụ enweghị ike idozi, dị ka ajọ ifufe, ala ọma jijiji, oke ifufe mmiri, ide mmiri, ọrịa, enweghi ọkụ, agha, ọgba aghara, omume gọọmentị, mwakpo ndị na-eyi ọha egwu, wdg, nke na - eduga nkwụsị nke Paxful ma ọ bụ nyiwe Ngalaba nke Earn;
  5. Odịda ọrụ, nkwụsị ma ọ bụ igbu oge na-esite na nwakpo, nje kọmputa, mmezi ọrụ ma ọ bụ ọdịda, nwelite weebụsaịtị, nsogbu ụlọ akụ, ma ọ bụ mmechi nwa oge na-esite na iwu gọọmentị;
  6. Mmebi ọrụ, nkwụsịtụ, igbu oge, enweghị nzaghachi sistemụ, ma ọ bụ nzaghachi sistemụ na-egbu oge kpatara site na sistemụ kọmputa nke platfọm Onyeotu Nweta ma ọ bụ Paxful imebi emebi, enweghị ntụpọ ma ọ bụ na enweghị ike ịrụ ọrụ ọfụma;
  7. Nsogbu ọrụ aka ndị na-adịghị mma nke enweghị ike ịkọ ma ọ bụ dozie ya site na ndị ọrụ teknụzụ dị na ụlọ ọrụ ahụ;
  8. Mmejọ ma ọ bụ igbu oge nke ndị ọzọ ọ bụla; ma ọ bụ
  9. Mgbanwe na iwu, ụkpụrụ, ma ọ bụ iwu gọọmentị ọ bụla.

Igara n'ihu ikwenye ma kweta na mputa ihe nke ọnọdụ ndị a dị n'elu nwere ike ibute azụmahịa na-adịghị mma, nkwụsị ahịa ahịa, na ọnọdụ ndị ọzọ nwere ike ịdị na-adịghị mma, na Paxful nwere ikike ịjụ ịmezu azụmahịa gị mgbe osoro ya.