Were Paxful ebe ọ bụla na ngwa mobile

Zipu, nata, ma zụọ Bitcoin ebe ọ bụla ị na eji ngwa akpa ego Paxful a ga . Were nchịkwa zuru oke nke BTC gị ma soro azụmaahịa gị ozugbo.

Nyochaa QR Code ma ọ bụ budata na ngwa ụlọ ahịa:

content-illustration content-illustration
content-illustration

Atụmatụ

  • Zipu ma nata Bitcoin na akpa ego nke cryptocurrency gi
  • Soro ahia gị mepere emepe na Paxful ka ị wee mara ọkwa ugbu a nke azụmahịa gị kachasị ọhụrụ ka ịzụta ma ree Bitcoin
  • Hazie Akpa ego Paxful profaịlụ gi ka ndị gị na ha na emekọrịta mara na ọ bụ gị
  • chekwa ofuma Bitcoin gị ị gbara mgbọ nweta ma lelee ufọ gị n'oge
  • Kekọrita adreesị akpa ego Bitcoin gi ma ọ bụ koodu QR na ndị ozu ahịa ndị ọzọ na enyi
  • Nweta emelitere Bitcoin-ga-ego ọnụego mgbanwe ka o si soo gị
  • Nata àmà nnweta ozi gbasara ahia na ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa gi
  • Enweghi ike ịnweta Google Play? Pịa ebe a iji mụta otu esi