Biko chere ka anyị ga-enweta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kacha mma maka gị.

Zụrụ na

Kwụọ ụgwọ na

Ọnụahịa otu Bitcoin

Etu esi Azụta Bitcoin na Apple Pay

Ntughari ego Apple Pay n’ime Bitcoin dị mfe ma dịkwa nchebe na Paxful. Na echebe site na ego edebere ruo na azucha ahịa, ebeahịa esi n'otu ọgbọ efere n'otu ọgbọ anyị na enye gị ohere ịzụ ahịa na ọtụtụ puku ndị na ere Bitcoin gburugburu ụwa, ụbọchị ọ bụla n'izu, na akwụghị ụgwọ ndị ọzọ. Ị nwere ike ịzụta Bitcoin iji Apple Pay kwụọ ụgwọ na ole na ole dị mfe:

Nke mbụ, banye na akaụntụ Paxful gị ma ọ bụ mepụta otu ma ọ bụrụ na ị bịara ọhụrụ na platfọmu. Ozugbo ị banyere, pịa Zụta Bitcoin ma tọọ "Apple Pay" dịka usoro ọkwụkwụụgwọ iji gosipụta ebumnobi orire na ọzụzụ niile dabara na ihe ị chọrọ.

Ihe mbụ na mbụ, anyị na akwado ịlele profaịlụ onye ọ bụla na ere ma gụọ nyocha site n'aka ndị na azụ n'oge gara aga iji nyochaa ịtụkwasị obi ha.

Mgbe ị hụrụ ọmarịcha ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa sitere n’aka ndị ahịa tụkwasịrị obi, pịa Zụta iji gụọ iwu banyere ebumnobi orire na ọzụzụ ahị ha. Onye ọ bụla na ere nwere ụdị ọnọdụ dị iche iche mana imirikiti ga achọ ka ị ziga oyiri nke dijitalụ ID gọọmentị enyere gị na nseta ihuenyo na egosi na ego ejirila kpomkwem di na Apple Pay.

Ọburu ikwere na iwu mgbaso a nke oma, pia Nabata Iwu mgbaso ma Zuta Bitcoins Ugbu a! ibido mkpakorita gi na oree. Zipu ugwo naanị mgbe òreè gwara gị ma ngwa ngwa pịa Tinyere Di ka Akwụola ụgwọ mgbe ị nyefechara ego na akaụntụ Apple Pay. Ozugbo onye na ere ahịa gosipụtara azụmahịa ahụ, ha ga ahapụzi BTC na Akpa ego Bitcoin Paxful.

N'ebe ahụ ị nwetala ya, ị zụtara BTC na Apple Pay! Ị nwere ike iji ya kwụọ ụgwọ maka ọrụ, nye iwu ngwaahịa, ma ọ bụ jiri ya maka ebumnuche. Maka ajụjụ, nzaghachi, ma ọ bụ nchegbu gbasara platfọmu anyị, pịa Kpọtụrụ anyị iji kpọtụrụ ndị ọrụ nkwado ndị ahịa anyị raara onwe ha nye.