Anyị na-ezube maka ihe dabara adaba n'akụkụ abụọ site na mkparịta ụka dị iche iche n'oge usoro iwe ọrụ. Anyị na-achọ ndị nwere nkà, mana anyị chọrọ ka obi sie gị ike na Paxful bụkwa ebe kwesịrị ekwesị maka gị.
Hụ ọrụ na Paxful dabara gị nke oma? Nyefee ntinye akwụkwọ ma gwa anyị ihe kpatara ị ga-eji bụrụ nnukwu mgbakwunye na otu ahu.
Ọ bụrụ na ntinye akwụkwọ gị pụtara, anyị ga-akpọ gị ka a mụtakwuo gbasara gị na akụkọ ihe mere eme nke ọrụ gị.
Gwa anyị ka nka na ahụmịhe gị nwere ike isi nyere ọrụ anyị aka.
Oge eruola igosi anyị ihe ị ga emenwu.
Ọ fọrọ nke nta ka iruo! Ị ga-ezute ndị ọgbọ na ndị isi ngalaba iji jide n'aka na ọ dị mma.
Nnọọ na ezinụlọ Paxful!