Zuta Bitcoin na Paraguay

Paxful, otu n'ime ndị n'edu n'ebe mgbanwe Bitcoin taa, na enye gị ohere ịzụta Bitcoin na mfe na nchekwa. Ị nwere ike ịkwụ ụgwọ maka crypto gị karịa ụzọ 450, gụnyere ụsoro ọkwụkwụụgwọ kachasị na Paraguay, dịka nnyefe ego, Mercado Pago, PayPal, yana kaadị onyinye na akpa ego mkpanaka.

Ị nwere ike ịzụta Bitcoin na enweghị mgbakwunye ego site na ọtụtụ puku ndị ahịa cryptocurrency nọ na mpaghara ma ọ bụ na mba ọzọ. Iji malite, ihe niile ị ga - eme bụ họrọ ebumnobi orire na ozuzu ahịa ga adabara gị ma họrọ usoro ọkwụkwụụgwọ ga arụ ọrụ maka gị.

Banye na akaụntụ Paxful gị ugbu a wee zụta Bitcoin na Paraguay taa.

Ebumnobi orire na ozuzu ahịa dị elu maka Paraguay Guarani na Paraguay

Oree ahịa Kwụọ ụgwọ na Nke kachasị nta

Ịkwụ ụgwọ

Ịkwụ ụgwọ

N'elu Dollar ahu

ClearStarrySky03 +212
Ahụla awa 1 ago
Western Union Secured and reliable
$1,000,000.00 PYG $$0.77 Zụta Zụta
achọrọ akwụkwọ akwụmụgwọ

Usoro ọkwụkwụụgwọ dị elu na Paraguay

Nyefe Ụlọakụ

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na Nyefe Ụlọakụ taata.

Zụta Bitcoin na Nyefe Ụlọakụ

PayPal

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na PayPal taata.

Zụta Bitcoin na PayPal

GCash

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na GCash taata.

Zụta Bitcoin na GCash

PIX

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na PIX taata.

Zụta Bitcoin na PIX

Venmo

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na Venmo taata.

Zụta Bitcoin na Venmo

Kaadị Onyinye Akpaego Steam

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na Kaadị Onyinye Akpaego Steam taata.

Zụta Bitcoin na Kaadị Onyinye Akpaego Steam

Gịnị bụ Paxful?

Paxful bụ ahịa nke Bitcoin isi n'otu ọgbọ fere n'otu ọgbọ na ejikọta ndị na azụ ahịa na ndị na ere ahịa. Nanị họrọ otu ị chọrọ ịkwụ ụgwọ ma pịnye Bitcoin ole ị chọrọ.

Ebumnuche anyị bụ inye ndị na arụ ọrụ platfọm di mfe, ziri ezi ma nwee ntụkwasị obi maka ịzụ ahịa ọrụ ha. Ọtụtụ mgbe, nnukwu nsogbu anyị gbasara ego, ịkpata ya na ibupu ya. Anyị raara onwe anyị nye ịmeghe ikike nke ndị mmadụ site na iwulite platfọm isi n'otu ọgbọ fere n'otu ọgbọ zuru ụwa ọnụ maka ịkwụ ụgwọ ngwa ngwa nke ọdịnihu. Paxful bụ PayPal + Uber na ndị Wall Street.

Enwere m ike ire Bitcoin na Paxful?

Nyere ndị ọzọ aka na Paraguay inweta Bitcoin maa ịnwere ike irite NNUKWU uru ruo 60% na azụchaa ahịa ọ bụla. Bido iji akaụntụ ụlọakụ mpaghara ere ihe ugbu a, lee ntuziaka anyị n’efu. Paxful na enweta ndị na azụta Bitcoin karị 1000 site na Paraguay kwa ụbọchị.

Mepụta akaụntụ ma malite ire

Nweta Ego Ntughari

Imaara ọtụtụ ndị chọrọ ịzụ Bitcoin na Paraguay? Site na Obere ụlọahịa Bitcoin na Gbakwụnye Programụ ị na enweta 2% na azụmaahịa ọ bụla ruo mgbe ebighi ebi site na ịkekọrịta njikọ. Bido ugbu a.