Zuta Bitcoin na Ghana

Ọ bụrụ na ị na achọ oghere dị mma iji tọghata Ghana Cedi (GHS) gị na BTC, ị bịarutere ebe ahịa kwesịrị ekwesị. Dịka otu n'ime ahịa otu ọgbọ ga na ọgbọ nke Bitcoin n'edu n'ụwa, Paxful na enyere gị aka ịzụta BTC ozugbo ma jiri ya dị ka ọ masịrị gị-ọ bụrụ na ọ maka ire ahịa ma ọ bụ na-eziga ego na ntanetị ma ọ bụ na-akwụ ụgwọ oge ọ bụla, ebe ọ bụla. Enweghị mkpa ịnagide ọnụahịa ndị ọzọ na esite na mgbakwunye ego site na ụlọ ọrụ ego ọdịnala.

Ị bwere ike ịzụta BTC ụzọ gị site na ọtụtụ narị nhọrọ ịkwụ ụgwọ dị na platfọmu anyị. Na iji usoro nchekwa siri ike, ị nwere ike tinye uche gị n'udo ịmara na ị na-enweta azụmaahịa sitere n'aka ndị na ere ahịa tụkwasịrị obi. Chọta ihe kachasị mma maka gị ma banye na ya.

Ihe kachasị mma bụ na ọ dị mfe ịmalite- mepụta akaụntụ, weta akpa ego Bitcoin n'efu, ma zụọ ahịa!

Ebumnobi orire na ozuzu ahịa dị elu maka Ghanaian Cedi na Ghana

Oree ahịa Kwụọ ụgwọ na Nke kachasị nta

Ịkwụ ụgwọ

Ịkwụ ụgwọ

N'elu Dollar ahu

PiousCripto +5864
Ahụla minit 1 ago
Ọkwụkwụụgwọ Ego Vodafone WITHDRAWAL P3 NO ELEVY
$500.00 GHS $$0.96 Zụta Zụta
achọghị onye nke atọ
CoinNet1 +2205
Ahụla minit 4 ago
MTN Mobile Money Paxful trusted trader
$133.00 GHS $$0.83 Zụta Zụta
achọghị onye nke atọ
Arrestedmahngh +3520
Ahụla minit 5 ago
MTN Mobile Money Honest
$200.00 GHS $$0.77 Zụta Zụta
Arrestedmahngh +3520
Ahụla minit 5 ago
Ọkwụkwụụgwọ Ego Vodafone BTC RELEASED IN SECONDS
$250.00 GHS $$0.77 Zụta Zụta
achọghị onye nke atọ
1Bosss +738
Ahụla minit 2 ago
MTN Mobile Money TRUSTED
$140.00 GHS $$0.77 Zụta Zụta
enweghị nchoputaeziokwu achọrọ
Atiki1 +5280
Ahụla minit 3 ago
MTN Mobile Money all mobile networks in gh
$1,000.00 GHS $$0.77 Zụta Zụta
Mburidiba +1358
Ahụla minit 54 ago
Ego Airtel
$133.00 GHS $$0.80 Zụta Zụta
ọkwụkwụụgwọ n'ịntanetị achọghị onye nke atọ enweghị mkparịta ụka
DIGITALEXCHANGE108 +2276
Ahụla ụbọchị 1 ago
MTN Mobile Money FAST AND GOOD DEALS ONLY
$133.00 GHS $$0.80 Zụta Zụta
CoinNet1 +2205
Ahụla minit 4 ago
Ọkwụkwụụgwọ Ego Vodafone Trusted and genuinetrade
$147.00 GHS $$0.83 Zụta Zụta
achọghị onye nke atọ
CoinNet1 +2205
Ahụla minit 4 ago
Momo Paxful trusted trader
$147.00 GHS $$0.83 Zụta Zụta
achọghị onye nke atọ
MawuliEnterpriseGH +449
Ahụla minit 12 ago
MTN Mobile Money CASH OUT ONLY
$133.00 GHS $$0.84 Zụta Zụta
achọghị onye nke atọ
Mburidiba +1358
Ahụla minit 54 ago
Momo
$133.00 GHS $$0.77 Zụta Zụta
achọrọ akwụkwọ akwụmụgwọ achọghị onye nke atọ anabatara akwụkwọ ọnụahịa
SixtyFour64 +346
Ahụla minit 1 ago
MTN Mobile Money Fast and quick trade
$2,000.00 GHS $$0.87 Zụta Zụta
enweghị nchoputaeziokwu achọrọ
SixtyFour64 +346
Ahụla minit 1 ago
Ego Airtel Fast and quick trade
$1,000.00 GHS $$0.87 Zụta Zụta
Abaaba +3237
Ahụla awa 1 ago
Momo Do No Misbehave
$150.00 GHS $$0.87 Zụta Zụta
achọghị onye nke atọ
Abaaba +3237
Ahụla awa 1 ago
Ọkwụkwụụgwọ Ego Vodafone Do Not Misbehave
$150.00 GHS $$0.87 Zụta Zụta
enweghị nchoputaeziokwu achọrọ achọghị onye nke atọ
Abaaba +3237
Ahụla awa 1 ago
MTN Mobile Money Cashout And Agent
$150.00 GHS $$0.87 Zụta Zụta
enweghị nchoputaeziokwu achọrọ
Bazini +46
Ahụla minit 8 ago
MTN Mobile Money
$250.00 GHS $$0.89 Zụta Zụta
achọghị akwụkwọ akwụmụgwọ achọghị onye nke atọ
Jocilla_Exchange +340
Nọ n'ịntanetị
Momo CASH OUT ONLY NO E LEVY
$178.00 GHS $$0.90 Zụta Zụta
achọghị akwụkwọ akwụmụgwọ achọrọ akwụkwọ akwụmụgwọ achọghị onye nke atọ
Jocilla_Exchange +340
Nọ n'ịntanetị
Ọkwụkwụụgwọ Ego Vodafone WTIHDRAWAL OPTION ONLY
$178.00 GHS $$0.90 Zụta Zụta
achọghị akwụkwọ akwụmụgwọ enweghị nchoputaeziokwu achọrọ achọghị onye nke atọ

Usoro ọkwụkwụụgwọ dị elu na Ghana

Nyefe Ụlọakụ

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na Nyefe Ụlọakụ taata.

Zụta Bitcoin na Nyefe Ụlọakụ

MTN Mobile Money

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na MTN Mobile Money taata.

Zụta Bitcoin na MTN Mobile Money

Ego Airtel

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na Ego Airtel taata.

Zụta Bitcoin na Ego Airtel

PayPal

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na PayPal taata.

Zụta Bitcoin na PayPal

Ọkwụkwụụgwọ Ego Vodafone

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na Ọkwụkwụụgwọ Ego Vodafone taata.

Zụta Bitcoin na Ọkwụkwụụgwọ Ego Vodafone

Momo

Paxful na-eme ka ọ dịrị gị mfe ma nwee nchekwa maka ịzụta ma ijide Bitcoin. Chọta ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa kachasị mma n'okpuru ma zụta Bitcoin na Momo taata.

Zụta Bitcoin na Momo

Gịnị bụ Paxful?

Paxful bụ ahịa nke Bitcoin isi n'otu ọgbọ fere n'otu ọgbọ na ejikọta ndị na azụ ahịa na ndị na ere ahịa. Nanị họrọ otu ị chọrọ ịkwụ ụgwọ ma pịnye Bitcoin ole ị chọrọ.

Ebumnuche anyị bụ inye ndị na arụ ọrụ platfọm di mfe, ziri ezi ma nwee ntụkwasị obi maka ịzụ ahịa ọrụ ha. Ọtụtụ mgbe, nnukwu nsogbu anyị gbasara ego, ịkpata ya na ibupu ya. Anyị raara onwe anyị nye ịmeghe ikike nke ndị mmadụ site na iwulite platfọm isi n'otu ọgbọ fere n'otu ọgbọ zuru ụwa ọnụ maka ịkwụ ụgwọ ngwa ngwa nke ọdịnihu. Paxful bụ PayPal + Uber na ndị Wall Street.

Enwere m ike ire Bitcoin na Paxful?

Nyere ndị ọzọ aka na Ghana inweta Bitcoin maa ịnwere ike irite NNUKWU uru ruo 60% na azụchaa ahịa ọ bụla. Bido iji akaụntụ ụlọakụ mpaghara ere ihe ugbu a, lee ntuziaka anyị n’efu. Paxful na enweta ndị na azụta Bitcoin karị 1000 site na Ghana kwa ụbọchị.

Mepụta akaụntụ ma malite ire

Nweta Ego Ntughari

Imaara ọtụtụ ndị chọrọ ịzụ Bitcoin na Ghana? Site na Obere ụlọahịa Bitcoin na Gbakwụnye Programụ ị na enweta 2% na azụmaahịa ọ bụla ruo mgbe ebighi ebi site na ịkekọrịta njikọ. Bido ugbu a.