Zụta ma Ree Bitcoin (BTC) na Nigeria

Chebe ego gị site na Naira na ada-ada ma chebe ego gị na Bitcoin. Zụrụ Bitcoin na nhọrọ ịkwụ ụgwọ ọ bụla gụnyere Kaadị Onyinye Amazon, Kaadị Onyinye iTunes na nnyefe Ụlọakụ!

Erela ihe karịrị 1000 Bitcoin na Nigeria!

Lelee nkuzi anyị otu esi azuta Bitcoin mfe

Gụkwuo

Zụta Bitcoin ugbu a

Jiri zụta Bitcoin

  • Nyefe Ụlọakụ
  • MTN Mobile Money
  • Ego Chipper
  • Perfect Money
    Ozugbo—Enwere ike ịchọ ID
  • Itinye Ego n'Ụlọakụ
    Ozugbo—Ezigbo ọnụahịa

1. Họrọ ụzọ ịkwụ ụgwọ site n'aka ekpe

1. Họrọ ụzọ ịkwụ ụgwọ site n'elu

Họrọ n'ime usoro ọkwụkwụụgwọ kacha elu na Nigeria. Ma ọ bụ chọta usoro ọkwụkwụụgwọ ọ bụla ọzọ site na nhọrọ n'okpuru usoro kachasị elu.

2. Pịnye ego gị n'ime

2,000,000+
Akpa ego Paxful
6,000,000+
Ndị ahịa nwere obi ụtọ
12,000+
Ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa atukwasiriobi

Ị nwere ike ịzụta Bitcoin n'ọtụtụ ụzọ

Gịnị bụ Paxful?

Paxful bụ ahịa nke Bitcoin isi n'otu ọgbọ fere n'otu ọgbọ na ejikọta ndị na azụ ahịa na ndị na ere ahịa. Nanị họrọ otu ị chọrọ ịkwụ ụgwọ ma pịnye Bitcoin ole ị chọrọ.

Ebumnuche anyị bụ inye ndị na arụ ọrụ platfọm di mfe, ziri ezi ma nwee ntụkwasị obi maka ịzụ ahịa ọrụ ha. Ọtụtụ mgbe, nnukwu nsogbu anyị gbasara ego, ịkpata ya na ibupu ya. Anyị raara onwe anyị nye ịmeghe ikike nke ndị mmadụ site na iwulite platfọm isi n'otu ọgbọ fere n'otu ọgbọ zuru ụwa ọnụ maka ịkwụ ụgwọ ngwa ngwa nke ọdịnihu. Paxful bụ PayPal + Uber na ndị Wall Street.

Enwere m ike ire Bitcoin na Paxful?

Nyere ndị Naijiria aka inweta Bitcoin ma inwere ike inweta uru dị ukwuu rue 60%na ahịaobula Bido iji akaụntụ ụlọakụ Naijiria ere ihe ugbu a, lee ntuziaka anyị n’efu. Paxful na enweta ndị ahịa Bitcoin ruru 1000 si Naịjirịa kwa ụbọchị

Mepụta akaụntụ ma malite ire

Nweta Ego Ntughari

Imaara ọtụtụ ndị chọrọ ịzụ Bitcoin na Naịjirịa? Site na Obere ụlọahịa Bitcoin na programụ Onye Mmekọ ị na enweta 2% na azụmaahịa ọ bụla ruo mgbe ebighi ebi site na ịkekọrịta njikọ. Bido ugbu a.

Gịnị kpatara Bitcoin?

Bitcoin bụ akụ dijitalụ na usoro ọkwụkwụụgwọ, Paxful na eme ka ọ dị mfe ịtụgharị kaadị onyinye gị n'ime Bitcoin ma puo na Bitcoin. Bitcoin abụrụla ihe bara uru na ụwa dijitalụ anyị. Ị nwere ike iche banyere ya dịka ọla edo ntanetị. Dị ka ọla edo, ọnụego Bitcoin na-aga n'ihu na ọ na atụ anya ịhụ ka ọ na eto na ọnụego Bitcoin, ọkachasị mgbe oge akụ na ụba na emebi emebi.

Mgbe ị natara Bitcoin ị nwere ike ịme ihe ọ bụla masịrị gị. Ị nwere nhọrọ ijide ha na àkpa ego gị, ree Bitcoin maka dollar US ma ọ bụ ego ọ bụla ọzọ. I nwekwara ike izipu Bitcoin gị na àkpa ego ọ bụla.

Ebee ka ị ga esi na emefu Bitcoin?

Ị hụ nnukwu ndepụta nke ndị ahịa ńa anabata Bitcoin gaa na https://spendabit.co/merchants.

Mefuo Bitcoin site na mmasị gị

Bitcoin na akụkọ

Ebe ọdọahịa Bitcoin ohuru na elekwasị anya na Nigeria
http://www.itwebafrica.com/home-page/e-commerce/700-nigeria/237389-new-bitcoin-marketplace-focuses-on-nigeria

Ịzụta na ire Bitcoin mere ka ọ dị mfe site na Paxful
http://www.newsbtc.com/2016/09/21/buying-and-selling-bitcoins-made-easy-by-paxful/

Nnukwu ụlọ ọrụ na anabata Bitcoin