Zụta ma Ree Bitcoin (BTC) na China

Tinye ego na Bitcoin n'ụzọ dị mfe na nchekwa. Paxful bụ ebe kachasị mma iji zụta, ree ma zipụ Bitcoin ihe karịrị ụzọ 300 iji kwụọ ụgwọ maka Bitcoin gụnyere inyefe ụlọ akụ na WeChat Pay!

Gụkwuo

Zụta Bitcoin ugbu a

Gbanwee gaa na asusu Chinese (简体中文(SC))

Jiri zụta Bitcoin

  • Nyefe Ụlọakụ
  • Kwụọ ụgwọ WeChat
    Ezigbo ọnụahịa—Enwere ike ịchọ ID
  • PayPal
    Ozugbo—Achọrọ ID
  • Payoneer
    Ozugbo—Enwere ike ịchọ ID
  • Litecoin LTC

1. Họrọ ụzọ ịkwụ ụgwọ site n'aka ekpe

Họrọ usoro ọkwụkwụụgwọ kacha elu na China. Ma ọ bụ chọta ụzọ ọ bụla ọzọ ịkwụ ụgwọ site na nhọrọ n'okpuru usoro kachasị elu.

2. Pịnye ego iji mefuo

2,000,000+
Akpa ego Paxful
6,000,000+
Ndị ahịa nwere obi ụtọ
12,000+
Ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa atukwasiriobi

Ị nwere ike ịzụta Bitcoin n'ọtụtụ ụzọ

Gịnị bụ Paxful?

Paxful bụ ahịa nke Bitcoin isi n'otu ọgbọ fere n'otu ọgbọ na ejikọta ndị na azụ ahịa na ndị na ere ahịa. Nanị họrọ otu ị chọrọ ịkwụ ụgwọ ma pịnye Bitcoin ole ị chọrọ.

Ebumnuche anyị bụ inye ndị na arụ ọrụ platfọm di mfe, ziri ezi ma nwee ntụkwasị obi maka ịzụ ahịa ọrụ ha. Ọtụtụ mgbe, nnukwu nsogbu anyị gbasara ego, ịkpata ya na ibupu ya. Anyị raara onwe anyị nye ịmeghe ikike nke ndị mmadụ site na iwulite platfọm isi n'otu ọgbọ fere n'otu ọgbọ zuru ụwa ọnụ maka ịkwụ ụgwọ ngwa ngwa nke ọdịnihu. Paxful bụ PayPal + Uber na ndị Wall Street.

Enwere m ike ire Bitcoin na Paxful?

Nyere ndị China aka inweta Bitcoin ma ị nwere ike irite NNUKWU uru ruo 60% na ahia ọ bụla. Bido ire ahia gị na akaụntụ WeChat Pay ma ọ bụ akaụntụ ụlọ akụ Chinese ugbu a! Lee nduzi anyi n’efu. Paxful na enweta 1000 nke ndị na azụ ahịa Bitcoin si China kwa ụbọchị.

Mepụta akaụntụ ma malite ire

Nweta Ego Ntughari

Mara ọtụtụ ndị chọrọ ịzụta Bitcoin na China? Site na obere ụlọahịa Bitcoin na Onye Mmekọ programụ ị ga enweta 2% na azụmaahịa ọ bụla ruo mgbe ebighi ebi site na ịkekọrịta njikọ. Bido ugbua.

Gịnị kpatara Bitcoin?

Bitcoin bụ akụ dijitalụ na usoro ọkwụkwụụgwọ. Paxful na eme ka ọ dị mfe ịzụta ma ree Bitcoin na WeChat Pay, nnyefe ụlọakụ na kaadị onyinye. Bitcoin abụrụla ihe bara uru na ụwa dijitalụ anyị. Ị nwere ike iche banyere ya dịka ọla edo ntanetị. Dị ka ọla edo, ọnụahia Bitcoin na aga n'ihu na enwoghari ma ọ ga ahụ mmụba na ọnụego Bitcoin, ọkachasị mgbe oge akụ na ụba na emebi emebi.

Mgbe ị natara Bitcoin ị nwere ike ịme ihe ọ bụla masịrị gị. Ị nwere nhọrọ ijide ha na àkpa ego gị, ree Bitcoin maka dollar US ma ọ bụ ego ọ bụla ọzọ. I nwekwara ike izipu Bitcoin gị na àkpa ego ọ bụla.

Ebee ka ị ga esi na emefu Bitcoin?

Ị hụ nnukwu ndepụta nke ndị ahịa ńa anabata Bitcoin gaa na https://spendabit.co/merchants.

Mefuo Bitcoin site na mmasị gị

Bitcoin na akụkọ



Nnukwu ụlọ ọrụ na anabata Bitcoin