Obere Ụlọahịa Paxful

Nnukwu ngwa anyị na eme ka ọrụ dijitalụ gị dị ike

Paxful bụ ụlọ ahịa ndị isi n'otu ọgbọ fere n'otu ọgbọ Bitcoin na ebute nnwere onwe ego n'akụkụ niile nke ụwa. Obere ụlọahịa na agbatị nnwere onwe a n'ebe mgbanwe ego dijitalụ iji nyere ndị ahịa ha aka itinye Bitcoin na akaụntụ ha. Kedu ihe ọzọ? Ị ga enweta ego mgbakwunye akpaghi aka na nzụta niile nke ndị ahịa ọhụụ ị kpotara na Paxful, ruo mgbe ebighi ebi.

Dị nnọọ nzọụkwụ 3 dị mfe

  • 1. Mepụta obere ụlọahịa Bitcoin gị a na ahụ anya

  • 2. Tinye ya na weebụsaịtị ma ọ bụ ọwa gị

  • 3.Na anakọta ọrụ nhọrọ 2% na ahia ọ bụla ị rere

Mepụta Obere ụlọahịa Paxful gị ma bulie azụmaahịa gị taa!

Site na ịbanye ị kwenyere na Iwu nke Ọrụ Paxful, Iwu nke Ọrụ Programụ Gbakwunye, na Ọkwa Nzuzo

Nnukwu aha na crypto na eji ya

Site na ngwọta anyị na anoghi n'igbe, ọ di n'ezie ngwa ngwa ma dịkwa mfe ndị ọrụ ọhụụ ịbanye ma mee ka ha bido na Bitcoin. Ofọdụ ndị kachasị aha na azụmaahịa ńa eji obere ụlọahịa anyị ugbu a, yabụ na ị kwesịrị!

Bitmart

Mkpakọrịta anyị na Bitmart ugbu a na enyere ndị ọrụ aka ịzụta na ire ego ntaneeti site na iji obere ụlọahịa Paxful Bitcoin

Uru nke iji obere ụlọahịa Bitcoin nke Paxful

Uru nke iji obere ụlọahịa Bitcoin nke Paxful

Ntọala ngwa ngwa ma dịkwa mfe ịhazi

Ị nwere ike ịhazi ụlọ ahịa gị na ọnụọgụgụ akọwapụtara, ụsoro ọkwụkwụụgwọ , wdg, yana mgbanwe ịchọ mma dịka agba na akara.

Enweghị nkwụghachi ụgwọ azụ

Dịka onye ahịa, ị nweghị ihe egwu na nkwụghachi ụgwọ azụ ka a na edozi ịkwụ ụgwọ ndị ahịa gị site na ahịa p2p anyị.

Nkwado maka ndị mmepe

Anyị na enye ọtụtụ omenaala nke wijetị maka weebụsaịtị na ngwa. Chọpụta ihe ọzọ na akwụkwọ ndị mmeghe anyi.

Usoro ọkwụkwụụgwọ gafee 300

Ndị ahịa gị nwere ike iji nke ọ bụla n’ime usoro ọkwụkwụụgwọ 350+ anyị akwụ ụgwọ maka akaụntụ Bitcoin na enweghị nkà wàyoọ bụla.

Njem mmekọrịta

Ị bụ onye n'ejikari aka na ihe? Anyị matara. Anyị nabatakwara gị! Nke a bụ njem mmekọrịta ngwa ngwa anyị mepụtara iji nyere gị aka ịghọta otu esi arụ ọrụ ya niile. Nke a ga eme ka ị gbalite ọsọ ọsọ n’oge na adịghị anya.

Hụ ya na arụmọrụ
Njem mmekọrịta Njem mmekọrịta
Njem mmekọrịta Njem mmekọrịta

Ihe karịrị ihe mgbago 300 dị

Ndị ahịa gị nwere ike iji nke ọ bụla n’ime nhọrọ ịkwụ ụgwọ 350+ anyị nabatara. A na akwụ nye Bitcoin ozugbo na akaụntụ gị na mgbanwe ma ọ bụ platfọmu gị.

Nyefe Ụlọakụ

Paxful na-akwado netwọkụ ụlọ akụ ụwa niile. Nyefe ụlọ akụ na-abụkarị nke mpaghara, nkwụnye ego na-eme n'ime otu ụbọchị.

Akpa ego Ntaaneti

Ndị ọrụ gị nwere ike ịkwụ ụgwọ site na obere ulọahịa ntanetị ama ama maka Bitcoin ha.

Ịkwụ ụgwọ na ego nkịtị

Nabata nkwụnye ego ozugbo gburugburu ụwa site p2p cash on-ramps na-eto eto na Paxful. Zuru oke maka ndị n'enweghi ụlọakụ.

Kaadi akwụmụgwọ/ọkwụkwụụgwọ

Uzọ dị mfe, nchekwa na adaba maka ndị ọrụ ịzụta Bitcoin n'ịntanetị.

Ego ntaneeti

Ndị ọrụ nwere ike ịgbanweta ngwa ahịa ha nke cryptocurrencies ndị ọzọ na ewu ewu maka ụfọdụ Bitcoin.

Ajụjụ Ana-ajụ Ugboro ugboro

Ma edoghị anya? Ndị a bụ ụfọdụ ajụjụ ndị nkịtị ndị ọrụ obere ụlọahịa welitere nye gị, yana azịza anyị nye ha, iji nyere gị aka ime ka ihe niile doo gị anya.

Ee. Obere ụlọahịa Paxful bụ ezigbo ihe ngwọta maka gị. Site na ịtọlite ​​Obere ụlọahịa anyị na mgbanwe gị, ị na ebufe ndị ahịa gị ngwa ngwa ma Iwu kwadoro, dịkwa mfe nye ndị ahịa gị.

Mepe akaụntụ na Paxful.com, wee mejupụta ụdị KYC.

Enwere ike iziga Bitcoin onye ahịa gị na akpa ego omnibus ị jidere, ma ọ bụ na adreesị akpa ego ha pụrụ iche na platfọmu gị.

Ee. Ị nwere ike hazie agba ma tinye akara gị na ya.

Obere ụlọahịa na enye ohere ịnweta ego crypto niile Paxful kwadoro na ụdị ịkwụ ụgwọ.

Ee, inwere ike idozi Obere ụlọahịa iji ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa gi.

Ndị oree bu ndị na anata ọghọm nkà wàyo n’elu platfọmu Paxful. Ozugbo ezitere gị Bitcoin onye ahịa gị, enweghị nkà wàyo ọ bụla na azụmaahịa gị.

Anyị nwere nnukwu ndị ọrụ a zụrụ nke ọma karịrị mmadụ 100 ike. Ha na hazi ma dozie nghọtahie 24/7.

Ọ bụ usoro nzọụkwụ 3 dị mfe ma ị ga enwe ike ịnweta ya ma na agba ọsọ na nkeji nkeji.

Ọ bụ otu ihe nchekwa dịka ịzụ ahịa na Paxful

Dashbọọdụ Obere Ụlọahịa dị na akaụntụ Paxful gị ga enye gị nkọwa niile na ọnụọgụgụ nke obere ụlọahịa gị na ego ị na enweta.

A na akwụ ụgwọ ọrụ gị na Bitcoin mgbe azụmahịa ọ bụla zụrụ, ozugbo na akpa ego gị.

Mba, ndị ahịa gị agaghị ahapụ weebụsaịtị gị. Ha nwere ike ịzụta Bitcoin ha n'aka nri n'ime weebụsaịtị gị

Anyị nwere usoro KYC ahaziri iche na nke ị nwere ike ịdabere na ngwanrọ nke atọ Jumio. Ndị ọrụ KYC’d chọrọ ID, foto onwe , na POA. E nwere ụlọ dị iche iche na adabere na olu na ọdịdị ala nke chọrọ ndị ọrụ na KYC.

Ndị ahịa gị ga ahọrọ iji nke ọ bụla n’ime usoro ọkwụkwụụgwọ karịrị 300 nke anabatara na Paxful. Anyị na agbakwunye usoro ọkwụkwụụgwọ ọhụrụ na ndepụta a.

Usoro ọkwụkwụụgwọ kachasị elu gụnyere nnyefe ụlọ akụ mpaghara, Paypal, SEPA, Kaadị E Si Nweta, Western Union, Alipay, na Kaadị Vanilla.

A na eji obere ụlọahịa mee ihe na ibe weebụ gị, blọọgụ, ọwa YouTube na ihe ndị ọzọ.

Ee, anyị na ndị ọrụ ahịa anyị nwere ike ịrụ ọrụ iji chọta ụzọ dị iche iche iji kpọsaa mmekọrịta ọhụrụ ahụ.

Ụlọahịa ahụ na eje re ndị ahịa niile ụwa na mpụga nke mba OFAC ozi, dịka platfọmu anyị n eme. Anyị nwere ntọala ndị ọrụ siri ike na mba ọ bụla isi na ego mba.

Ajụjụ Ana-ajụ Ugboro ugboro Ajụjụ Ana-ajụ Ugboro ugboro
Njikere maka Obere ụlọahịa Bitcoin nke gị? Njikere maka Obere ụlọahịa Bitcoin nke gị?

Njikere maka Obere ụlọahịa Bitcoin nke gị?

Tọlite ​​Obere Ụlọahịa Bitcoin Nke Paxful gị dị ngwa ma dịkwa mfe. Naanị mepụta akaụntụ, nye obere ụlọahịa gị aha, ma ị ga agbapụ jewe na ọnwa. Bido ugbu a!

Mepee akaụntụ