Si na Paxful nweta Kripto

Zụta ma ree ego interneetị n'ụzọ dị mfe. Nweta akaụntụ Paxful gị, bido ịnata ego ma nwee ego nke gị.

Ihe karịrị 350 ụzọ iji zụta ma ree Bitcoin

Họrọ usoro ọkwụkwụụgwọ ịchọrọ na ịzụ ahịa na ndị ọzọ dịka gị!

Lee ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa niile

Paxful na mgbasa ozi

Paxful bụ onye ama ama na oghere ego kripto ego ma nwee mkpuchi sara mbara n'ọtụtụ akwụkwọ akụkọ ama ama. Otu ebumnuche anyị bụ iwu ụlọ akwụkwọ 100 n'Africa. Lelee vidiyo dị n'okpuru iji mụtakwuo banyere anyị #builtwithbitcoin ebumnuche.

Bụrụ òreè Bitcoin na Paxful

Bụrụ òreè na Paxful ma nye ọtụtụ nde mmadụ gburugburu ụwa ikike nnwere onwe ego. Nye ọtụtụ usoro ọkwụkwụụgwọ nke ndị na azụ ahịa na dịka, ịkpochapụ ndị ọrụ etiti, na anyị ga enyere gị aka ịnweta akụ na ntuziaka niile dị mkpa iji nwee ihe ịga nke ọma.

12,000+

Ebumnobi orire na ọzụzụ ahịa atụkwasịrị obi

12,000+

Òreè atụkwasịrị obi

6,000,000+

Ndị ahịa nwere obi ụtọ

Bụrụ òreè

Akaebe

Ọtụtụ nde mmadụ ejirila Paxful mee ihe nke ọma na ha nwere ọtụtụ ọmarịcha ihe ha ga ekwu banyere anyị. Nke a bụ ihe ndị ọrụ anyị chere gbasara Paxful, n'okwu nke aka ha.

Na Paxful ị nwere ike

Mee ka nnwere onwe ego gị bulie elu na Paxful.

Zụta Bitcoin na ntanetị

Zụrụ Bitcoin na Paxful na ezigbo oge. Soro ndị ọrụ ndị ọzọ na emekọrịta ihe n'ịntanetị zụọ ahịa site na iji mkparịkọta ndụ anyị.

Ree Bitcoin

Ree Bitcoin gị na ọnụego ị họọrọ, ma nata ụgwọ n'otu n'ime usoro ọkwụkwụụgwọ.

Zụọ ahịa na ego edebere ruo ma azụchaa ahịa dị nchebe

A na ejide Bitcoin gị na ego edebere ruo na azụchaa ahịa anyị nwere nchebe ruo mgbe azụmaahịa ahụ mechara nke ọma.

Mee ka aha gị dị mma

Usoro nzaghachi ndị ọrụ anyị na enyere gị aka ịchọpụta ndị ọgbọ atụkwasịrị obi na ndị nwere ahụmahụ iji zụọ ahịa.

Nweta akpa ego n'efu

Nweta akpa ego Bitcoin oge ndụ n'efu nke BitGo na ahazi, onye isi ndị akpa ego Bitcoin dị nchebe.

Nweta ego ọzọ

Were uru nke Programụ Mgbakwụnye iji mepụta otu ebe ego ga nabata.

Bido ịzụ ahịa na Paxful

Debanye aha taa iji nweta akpa ego dijitalụ n'efu. Ị nwere ike ịmalite ịzụ ma ọ bụ ire Bitcoin ozugbo, na enweghị nsogbu.

Mepee akaụntụ